IGBO PROVERBS AND THEIR MEANING

Egbe bere ugo bere, nke si ibe ya ebena nku kwaa ya (may both the eagle and the kite perch but if one does not want the other to perch, may his wings break).

Onye no n'ulo ya n'eche mmadu, ukwu anaghi eji ya (one who is in his house waiting for a visitor does not get tired or develop waist pain).

Onye nwe ozu n'ebu ya n'isi (the relative of the dead person is the person who carries the corpse at the head).

Onye a na agbara ama ya na anuri, onye eboro ohi okwere la (while you rejoice at the news from an informer remember that the accused has not admitted it).

Emee nwata ka emere ibe ya obi adi ya nma (treat a child as his peers were treated and he will be happy).

Kama m ga erijuo afo dachie uzo ka m buru onu (I will rather remain hungry than eat so much that I collapse on the roadside).

Nwata ruru ima akwa ma n'anu ara nne ya, gini ka anyi g'me ya? (what should we do to a child old enough to tie loin clothes if he continues to suck on his mother's breasts?).

Oko kowa mmadu o gakwuru ibe ya, ma na oko kowa anu ohia o gaa n'akuku osisi (when a human itches, he goes to another human to scratch it, but when an animal itches, it goes to a tree).

Ji oso agbakwuru ogu amaghi na ogu bu onwu (one who runs to join a war does not realize that war is death).